Ntuli aka nke Wikimedia Foundation / 2022/ ọkwa / Nhopụta 2022 bọọdụ ndị nlekọta ógbè na-abịa n'isi njedebe.

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki

Nhopụta 2022 bọọdụ ndị nlekọta ógbè abịabala n'isi njedebe.

Ị nwere ike ịchọta ozi a ka a tụgharịrị ya n'asụsụ ndị ọzọ na Meta-wiki.

Ndewo,

Oge ntuli aka ógbè na 2022 bọọdụ ndị nlekọta nhopụta bidoro na ọọgụst 23, 2022, ọ ga-emechị na Sepụtemba 6, 2022 23:59 UTC. A ka nwere ohere ịsonye na ntụli aka à. Ma ọ bụrụ na ị tinyebeghị aka, biko gaa leta na SecurePoll ibe ntuli aka ka ị tinye aka ụgbụ a. Íji hụ ma ị tozuru ntụli aka à, biko gaa leta nke a na voter eligibility page. Ọ bụrụ na ị chọrọ enyemaka na Ime mkpebi, ebe a enwere ọtụtụ njikọ nke ebe nyere aka:

  • Nwaa nke a

Election Compass, na egosi otú ndị ndoro-ndoro ọchịchị sịrị guzo na ịsiokwu 15 dị iche iche.

Kachasị mma,

Atụmatụ Mmegharị na Ọchịchị