Jump to content

Ntuliaka Wikimedia Foundation/2024/Ndị ndọrọ-ndọrọ ọchịchị/Mohammed Awal Alhassan

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2024/Candidates/Mohammed Awal Alhassan and the translation is 94% complete.
Outdated translations are marked like this.

Mohammed Awal Alhassan (Alhassan Mohammed Awal)

Alhassan Mohammed Awal (talk meta edits global user summary CA  AE)

Ihe gbasara ndi na adọ ndọrọ ndọrọ ọchichi
  • Ihe gbasara mmadụ:
    • Aha: Mohammed Awal Alhassan
    • Ebe o bi: Ghana
    • Asụsụ: Dagbani na Bekee
  • Ihe ndepụta:
    • Mgbe obanyere otu ndi Wikimedia: 2019
    • Wiki nke ọ na akpa ike: Wikipedia, Wikimedia Commons, Wikidata, MediaWiki
Ngụkọta okwu maka ime ndeba (ajụjụ achọrọ + ajụjụ nhọrọ) bụ 1000 (otu puku) okwu
Ajụjụ ndị aga-azarịrị achọrọ
Gịnị mere ị ji achọ isonye na Board of Trustees nke Wikimedia Foundation ? Gịnị ka ị ga-enye aka mee? Gịnị ka ị ga-achọ ịmụtakwu banyere? Enwerem mmasị maka ọrụ afọ ofufo ma mgbe mbụ m nụrụ na enwere ohere ịntanetị ebe ndị ọrụ afọ ofufu nwere ike ịkwalite asụsụ ha ma mee ka ihe ọmụma ha na-ekesa na ebe ahụ bụrụ nke mmadụ niile nwere ike ịnweta, ọ dịghị mgbe m lara azụ ịmụta otu esi abụ onye otu. Ngwa ngwa emeperem akaụntụ onye ọrụ Wikimediam dị ka onye na-ahụ maka asụsụ Dagbani . Emesịrịm chọpụta ọtụtụ ọrụ Wikimedia ndị ọzọ ma e wezụga Wikipedia, nke mere ka mmasịm n'itinye aka na Mmemme njem a, gụnyere iwepta onwem n'ọrụ afọ ofufo.
Biko kọwaa ahụmịhe Wikimedia gị (dị ka ntunye imeerela n'ọrụ Wikimedia, nsonye n'Otu Wikimedia ma ọ bụ ndị mmekọ, ihe omume dị ka onye na-ahazi na Wikimedia, ma ọ bụ isonye na nzukọ ndị mmekọ Njem Wikimedia). Kemgbe m ghọrọ onye nsonye na Wikimedia, ihe ndekọ m maka omume, ọrụ onye ndú, na ntinye akam n'ọtụtụ ọrụ n'afọ ofufo bụ ihe n'enyem ugwu.

Abụ m onye isi otu ma jee ozi dị ka onye nzisa ozi, onye Mgbasa Ozi, na Onye njikwa mkpọsa nke [1]Dagbani Wikimedians User Group.

Abụ m ugbu a onye isi nke Dagaare Wikimedia community ma nyere Wikipedia Dagaare ịpụta na inkubetọ n'ihe na-erughị otu afọ na 2023.

Creative Commons: Na 2022, M jikọrọ aka na-edu Ọmụma Omenala na Nwebiisinka Intersections Working Group (WG) iji nweta nghọta ka mma nke okwu ndị dị mkpa gbasara mmekọrịta dị n'etiti ihe ọmụma ọdịnala, otu, na akụrụngwa yana ikikere CC, ụkpụrụ CC, na nwebisiinka.

Arụkwara m ọrụ dị ka Onye otu ndị ọrụ, /ndị otu Digital Community Heritage, na Mepee ohere na sonye na ntinye aka na nnyocha otu a, na nnyocha nke atụmatụ ihe nketa ngalaba otu dijitalụ nke mba ụwa. Mgbalị m mere na obodo CC nyere m ohere ịghọ otu n'ime ndị nwetara ego ọrụ CC n'afọ a.

M wepụtara onwe m dịka onye ndụmọdụ na MCDC na onye nnọchi anya Movement Charter.

E wepụtara m onwe m dị onye nsonye nke LD4: LD4 2023 Conference Planning Committee na onye otu Outreach Subcommittee. N'afọ a, abụ m onye nsonye n'isi oche nke 2024 nke ga-ewere ọnọdụ na ngwụcha n'afọ a.

Abụ m onye ndu nhazi na onye ndu ọrụ maka Wiki Loves Folklore 2022 na Ghana na onye nhazi maka Wiki Loves Folklore na Feminism na Feminism na Folklore 2023/Folklore 2023

Site n'echiche gị, gịnị ka Wikimedia Foundation kwesịrị ibute ụzọ n'ime afọ ise ruo iri na-abịanụ, ma gịnị mere iji hụ ndị a dị ka ihe ndị kachasị mkpa? Foundation a kwesịrị ime mgbalị iji hụ na enwere ikpe ziri ezi na mkpebi na ọrụ njem a nke bụ otu n'ime atụmatụ Movement Charter ma tinye uchu karịa na ịkwado ndị na-enwetabechaghị ihe ọmụma na asụsụ. Ndị ka nta / ụmụ amaala na ndị otu kwesịrị itinye aka na mkpebi iji nwee mmetụta nke akụkụ nke usoro na iji hụ na ọ dịghị onye a hapụrụ na ebumnuche nke Foundation na ihe ọmụma n'ime ka ihe ọmụma nke mmadụ niile nwere ike ịnweta bụrụ ihe dị adị.
Optional questions - Professional Experience, Skills and Education
Please describe your experience with governing bodies of organizations (nonprofit or for-profit), mentioning the scope of your responsibilities, as well as the complexity of the organization (in terms of scale of operations, budget, number of people involved, or other meaningful measures) and the size of the board or body. I serve in different organizations in diiferent capacities. I am a Council Member for Global Voices, a Fellow and mentor at Ghana School for Internet Governance which is a Fellowship program by E-Governance and Internet Governance Foundation for Africa to train Fellows from different parts of Africa on internet governance issues. Internet Society Ghana (ISOC Ghana): Communications Team Member. Manage all the organization's communications, including mailing lists, social media platforms, and general publications voluntarily. Also was Internet Corporation for Assigned Names and Numbers (ICANN): Member of the Universal Acceptance Communications Working Group in charge of crafting and sending out posts and general communications to the public through emails, social media, and blogs/websites.
Please describe your professional career experience. Professionally, I am an educationist working with Ghana Education Service since 2007. I worked a classroom teacher, a Head teacher, and was later elevated to the education directorate where I served in variouse schedules as an examinations officer, Basic Education Coordinator and currently serving as School Improvement Support Officer where I offer mentorship support to teachers on the job and young and upcoming teachers to improve learning outcomes in the Ghanaian schools.

I am also a Digital Language Activist interested in supporting the preservation of the indegenous languages on the internet space.

Please briefly describe 3 situations that show how you tackled, or advised others on, a complex problem in an organization. How did you work with others to address the situations? The first was when the Executive Director of a local NGO I co-founded with never appreciated any efforts I made in the organization and always get angry with me at every little situation. My colleagues noticed it and was worried and they were afraid of the results if I decide to react. I calm the nerves of everyone by secretly meeting with the Executive Director alone and voicing out my frustrations to him and sought for his advise as to how I could possibly meet his expectations without compromising on the vission priciples of the organization. He explained that I made a damning remark about him to one of members of the organization and the person came to tell him what I said and that angered him. He advised me to always say about my superiors words that will not hurt them when they hear it and that I should be careful of those I call my friends. I apologized to him and we were good to go.

The second case was in one of my field work at Ghana Education Service where I was paired with two other people for some data collection in schools. These two guys got angry at each other and would talk to each in the field. I realized this was going to affect our work if allowed to continue. After work the fisrt day, I called one of them and told her that the other one said I should apologize to her on her behalf and that she should her if she accepted the appology. I did the same to the other one and lo and behold, the two bought and eat food together before we started work the next day

Please describe your educational background, including degrees, certificates, and courses of study finished, and their relevance to board work. 1. Dilolma in Basic Education, specialized in Dagbani Language. With this background, I can translate materials into the indegenous Dagbani Language to aid undersatnding by native Dagabani Wikimedians and to ensure diversity and inclusivity in the governance issues. 2. Degree in Basic Eduaction, specialized in social science which is relevant in relating well with or socializing well with people from diffent backgrounds to achive a common goal.
Please add any relevant links describing your professional background, experience, profile (such as LinkedIn, staff page, etc.). https://rising.globalvoices.org/blog/2022/06/22/meet-alhassan-mohammed-awal-dagbani-language-activist/ and LinkedIn
Optional questions - Leadership Experience
Please describe ways in which you have helped to form a bridge between multiple communities (such as by working on projects outside your home wiki, or working on a collaboration between multiple affiliates).
Can you describe a policy, on wiki or off, that you helped to create or change? What did you learn from this experience?
How have you been able to empower people to make their voices heard?
Sometimes in professional situations, there are personality conflicts. Explain how you remain productive even with personality conflicts. I keep in mind the core values/priciples, mission and vission of the organization and work towards that while taking appropraite steps to seek redress of any concerns I may have.
Optional questions - Strategic Thinking
Where do you see the need for greater diversity in the Wikimedia Foundation Board of Trustees or within the movement? What steps would you take to improve diversity on the Board or within the movement? What steps would you recommend the Board take to improve diversity?
Verification Identity verification performed by Wikimedia Foundation staff and eligibility verification performed by the Elections Committee
Eligibility: Verified
Verified by: KTC (talk) 20:03, 3 June 2024 (UTC)[reply]
Identification: Verified
Verified by: – NahidSultan (WMF) (talk) 04:28, 2 June 2024 (UTC)[reply]