Movement Charter/Drafting Committee/Elections/Results/Announcement/ig
Kọmitii Na-edepụta Akwụkwọ ikike Ije Wikimedia |
---|
![]() |
Nhazi |
Ntuli aka na nhọpụta |
Ọrụ |
Ihe dị na akwụkwọ ikike ije Wikimedia |
Tinye aka na ya |
Ajụjụ a na-ajụkarị Maka ajụjụ email movementcharter![]() ![]() |
Zute ndị otu kọmitii na-edepụta Charter ọhụrụ
Nhọpụta na usoro nhọpụta nke òtù na edeputa Movement Charter ezugo oke.
- ebipụtala nsonaazụ ntuliaka. Ndị sonyere ọnụọgụgụ ha dị 1018, tozuru oke ịhọrọ ndị otu mmadụ asaa nke kọmitii: Richard Knipel (Pharos), $elected2, Alice Wiegand (Lyzzy), Michał Buczyński (Aegis Maelstrom), $elected ise, $electe
- usoro mmekọ ahọpụtala ndị otu mmadu isii: Anass Sedrati (Anass Sedrati), Érica Azzellini (EricaAzzellini), Jamie Li-Yun Lin (Li-Yun Lin), Georges Fodouop (Geugeor), Manavpreet Kaur (Manavpreet Kaur), Pepe Flores (Padaguan).
- Wikimedia Foundation nwere ahọpụtara ndị otu abụọ: $ họpụtara, $ họpụtara abụọ.
Kọmiti a ga-ezukọ n'oge na-adịghị anya ịmalite ọrụ ya. Kọmiti a nwere ike ịhọpụta ihe ruru mmadụ atọ ọzọ iji dozie ọdịiche dị iche iche na oghere nka.
Ọ bụrụ na ị nwere mmasị itinye aka na usoro nhazi Movement Charter, soro mmelite on Meta wee sonye na Telegram otu.
Site na ekele ndị otu Movement Strategy and Governance