Jump to content

Ntuliaka Wikimedia Foundation/2024/Ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị/Rosie Stephenson-Goodknight

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2024/Candidates/Rosie Stephenson-Goodknight and the translation is 100% complete.

Rosie Stephenson-Goodknight (Rosiestep)

Rosiestep (talk meta edits global user summary CA  AE)

Ihe gbasara ndi na adọ ndọrọ ndọrọ ọchichi
Rosie Stephenson-Goodknight (Wikimania Singapore, August 2023)
  • Ihe gbasara mmadụ:
    • Aha: Rosie Stephenson-Goodknight
    • Ebe o bi: California, U.S.
    • Asụsụ: Bekee (onye a mụrụ); Serbian (onye a mụụrụ n'oge ọ bụ nwata; ugbu a ọ bụ isi); Spanish, French (onye a tụrụ anya ya)
  • Ihe ndepụta:
    • Mgbe obanyere otu ndi Wikimedia: 2007
    • Wiki nke ọ na akpa ike: Wikipedia Bekee, Wikimedia Commons, Wikidata
Ngụkọta okwu maka ime ndeba (ajụjụ achọrọ + ajụjụ nhọrọ) bụ 1000 (otu puku) okwu
Ajụjụ ndị aga-azarịrị achọrọ
Gịnị mere ị ji achọ isonye na Board of Trustees nke Wikimedia Foundation ? Gịnị ka ị ga-enye aka mee? Gịnị ka ị ga-achọ ịmụtakwu banyere? Ekwenyere m na ije ozi na bọọdụ bụ ụzọ kacha mma m ga-esi hụ na Aro na atụmatụ 2030 Movement Strategynatara nkwalite atụmatụ(dịka ọmụmaatụ, Usoro Atụmatụ Kwa Afọ). A gam anọgide na-abụ onye Wikimedia tinyeresịrị ichu ike, na-ege ntị ma na-esonye na mkparịtaụka, mkpọsa, na nnọkọ iji hụ na a na-eleba anya n'imezu echiche ngalaba òtù na mkparịtaụka dị mkpa na ntinye ọnụ nke onye isi oche, ndị ọrụ na ndị Board, na-akwado mgbanwe na ntụziaka ma ọ bụ ihe ndị ka mkpa mgbe ọ ga-aba uru ma ọ bụ nwee mmetụta dị mma nye Njem a.
Biko kọwaa ahụmịhe Wikimedia gị (dị ka ntunye imeerela n'ọrụ Wikimedia, nsonye n'Otu Wikimedia ma ọ bụ ndị mmekọ, ihe omume dị ka onye na-ahazi na Wikimedia, ma ọ bụ isonye na nzukọ ndị mmekọ Njem Wikimedia). Onye ndezi

Onye Wikipedia: site n'ọnụọgụgụ DYK, #5'; site n'ọnụọgụgụ ederede, otu n'ime Otu narị kachasị elu; site na ọnụọgụ ndezi, otu n'ime Otu narị na iri ise Kachasị elu nke . Ndị nnyocha patrol ibe ọhụrụ: #7. Co- Wikipedian nke Afọ, 2016; e nyere ọkwa knight, 2018, n'ihi ọrụ Wikipedia m.

  • Wikimedia Commons: ndezi 72,000+ kemgbe 2008; gụnyere ihe onyonyo karịrị 12,000 ewepụtara na mbipụta PD dị n'ịntanetị.
  • Wikidata ( ndezib 56,000+, kemgbe 2013)

- Onye nhazi: ndepụta nke mmemme, kọmitii, wdg.

Site n'echiche gị, gịnị ka Wikimedia Foundation kwesịrị ibute ụzọ n'ime afọ ise ruo iri na-abịanụ, ma gịnị mere iji hụ ndị a dị ka ihe ndị kachasị mkpa? Ana m eyi mgbaaka silicone nke edere : WWHSD? (Gịnị Ka Hari Seldon ga-eme?). N'otu aka ahụ agwa akụkọ ifo a chere echiche ma hazie maka ọdịnihu dị anya, ana m eche maka ọdịnihu dị anya nke njem Wikimedia anyị … afọ iri ruo otu narị site ugbu a. Ya mere, a na m ele ndị a anya dị ka mpaghara anọ kacha elu anyị kwesịrị ibute ụzọ:

Gịnị kpatara?: Ekwenyerem na nke a bụ ihe ụwa chọrọ n'aka anyị, yana ihe ndị na-azụ ahịa (ndị na-agụ akwụkwọ, ndị na-enyere aka nke ọma, chatbots, wdg), ndị editọ, ndị ntinye aka, ndị nhazi, ndị mmekọ, na ndị na-enye onyinye chọrọ n'aka anyị. .

Optional questions - Professional Experience, Skills and Education
Please describe your experience with governing bodies of organizations (nonprofit or for-profit), mentioning the scope of your responsibilities, as well as the complexity of the organization (in terms of scale of operations, budget, number of people involved, or other meaningful measures) and the size of the board or body. 1. Wikimedia Foundation Board of Trustees (2021-present). Elected in 2021 for a 3 year term. I serve as Chair, Talent & Culture Committee. Member: Executive Committee and Community Affairs Committee; also, Sibling Projects Task Force. Previously: Governance and Audit Committees.

2. Board of Directors, Wikimedia District of Columbia (WMDC) (multi-state programmatic operations of a 501(c)(3) public charity) (2016-2021). Appointed, 2016. Vice-President, 2017-2021. Among my responsibilities: Human Resources and Friendly Space.

3. Co-founder, Women in Red (established July 2015).

My role: Maintain a strategic, long-range view; media inquiries; present at conferences.
Governance model: totally flat -- no one is in charge. Consensus-based decisions: no Affiliate, no charity, no off-wiki website, no grants.
Members: volunteers only, of all genders.
Find us on: 33 language Wikipedias.
Converse/coordinate/plan: on-wiki only (33,700+ comments on the WikiProject's talkpage).
Budget: $0
Please describe your professional career experience. Professional career: healthcare industry. Since 1990, I worked for a large corporation (national; later international) that provides healthcare services: administrator, contract management, talent acquisition. Memberships: PMI SHRM, and ERE. Retired in 2016.

In 2017, I became a Wikipedia Visiting Scholar at Northeastern University's Digital Scholarship Group. My work focuses on pre-20th-century, trans-Atlantic, English-language women writers and their works (on Wikipedia and also a Wikidata project). Unpaid position.

Please briefly describe 3 situations that show how you tackled, or advised others on, a complex problem in an organization. How did you work with others to address the situations? 1. I helped bring together leaders from WM-CA, WM-DC, WM-MX, and WM-NYC during Wikimania Esino Lario (June 2016) to coordinate WCNA 2016 as a regional conference (previously, it was US-based). Together, we developed plans for it to occur in October and I agreed to be a co-grantee. It was a success (4 days; 7 tracks; >300 attendees).

2. In November 2020, the WCNA Core Team was still unable to decide whether to facilitate an online-only conference before the end of the year (e.g., COVID pandemic) because we were inexperienced with such a model. I suggested that the learnings from facilitating an online-only conference could be incorporated in future WCNAs so we don't have to be perfect this time; it's okay to take the risk and make mistakes. A successful virtual WCNA 2020 occurred in December (3 days; 4 tracks; >150 attendees) with several learnings.

Please describe your educational background, including degrees, certificates, and courses of study finished, and their relevance to board work. BA in Business Management, and later, an MBA degree. Also, post-graduate certificate in "Healthcare Executive Leadership". More recently: Board Leadership Development Program (2022), Team Dynamics/Board Practice Series (2023), and Essential Facilitation (2024).

Relevance: MBA degree is quite relevant as the Board's mission is to focus on organizational strategy, a central component of this degree.

Please add any relevant links describing your professional background, experience, profile (such as LinkedIn, staff page, etc.). - https://www.linkedin.com/in/rosiestephenson/
Optional questions - Leadership Experience
Please describe ways in which you have helped to form a bridge between multiple communities (such as by working on projects outside your home wiki, or working on a collaboration between multiple affiliates). 1. Wikimania 2023: co-founded WikiWomenSummit x Wikimania (WWS). "Building bridges" day for strategy, skill-building, leadership development, celebrations. Goal: repeat WWS at future Wikimanias, shifting format to support each year's unique ideas/requirements/Core Team/attendees.

2. Helped develop ideas on the Community Health Working Group (2018-20).

3. Elected to the Affiliations Committee (2016-2021). Served on its Conflicts Committee all years. Officer (Secretary, 2017; Chair, 2020-21).

4. In 2016, I ideated that WCNA become an Affiliate to retain/incorporate learnings into future convenings. To date, WCNA is the only conference-based Affiliate.

Can you describe a policy, on wiki or off, that you helped to create or change? What did you learn from this experience?
How have you been able to empower people to make their voices heard? Create safe spaces; provide opportunities for dialogue; inspire and encourage to build on it. Example: at

WikiWomenSummit x Wikimania 2024, we will soft-launch a new concept: WikiWomenSummit X Lunch, which empowers women at regional wikiconferences to convene lunchtime meetups (program, scope, time, format varying with each iteration).

Sometimes in professional situations, there are personality conflicts. Explain how you remain productive even with personality conflicts. Listen and learn before reacting; remain polite and civil; focus on issues. Understand that perceptions vary; we don't all see things the same way.
Optional questions - Strategic Thinking
Where do you see the need for greater diversity in the Wikimedia Foundation Board of Trustees or within the movement? What steps would you take to improve diversity on the Board or within the movement? What steps would you recommend the Board take to improve diversity? Current Trustees incorporate gender and age diversity (for transparency, I'm 70 years old); represent four continents. An "Advisory Board" would bring additional perspectives. Historically, an "Advisory Board" existed. Currently, "Volunteer Advisory Members" serve on the Board's Governance and Audit Committees, plus the Community Affairs Committee's Sister Projects Task Force -- but this is different than an "Advisory Board". This would be a possible approach to provide opportunities for Wikimedians in underrepresented parts of the world, e.g., with representation from each region (per "Regional Grants Committees" alignment).
Verification Identity verification performed by Wikimedia Foundation staff and eligibility verification performed by the Elections Committee
Eligibility: Verified
Verified by: KTC (talk) 19:57, 3 June 2024 (UTC)[reply]
Identification: Verified
Verified by: – NahidSultan (WMF) (talk) 04:27, 2 June 2024 (UTC)[reply]