Mmemme Charter/Ambassador Program

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Movement Charter/Ambassadors Program and the translation is 100% complete.

Ekepụtara Ememme nke ndị nnọchiteanya nke Movement Charter na ebumnuche iji mee ka ọnụ onye ọbula ruu n'okwu,nke kacha rụtụaka nye ndị so ná ọgbakọ a si ebe okwu erubeghi na, ka ha sonye ma tinye aka na usoro nlebanya Movement Charter nke otu.

Movement Charter Ambassadors bụ ndị mmadụ n'otu n'otu ma ọ bụ otu na-enyere aka hụ na obodo ha na-etinye aka na usoro nyocha obodo, na obodo ha ghọtara nke ọma ọdịnaya Movement Charter, ma nwee ike ịnye nzaghachi ha n'ụzọ dị mfe.

Ọrụ na nkwa

Ndị nnọchi anya Movement Charter nwere ike inye aka n'ụzọ dị iche iche:

  • Nke mbụ bụ ihiwe ọgbakọ mgbarịtaụka nlebanya nke ngalaba otu (na ihu na ihu ma ọbụ na ikuku)
  • Ịtụgharị ndịna Charter iji gbaa mbọ hụ na enwere ike ọgụ̀pụ̀ta nke n'asụsụ ngalaba otu ha n'asụ.
  • Ịgbasa ọkwa gbasara Movement Charter na ngalaba otu ha.

Ndị nnọchi anya Movement Charter kwere nkwa:

  • rube isi na Universal Code of Conduct;
  • na-ahazi ma ọ dịkarịa ala otu mkparịta ụka n'ime obodo ha; na
  • na-akọghachi nzaghachi obodo ha anakọtara n'oge mkparịta ụka ahụ.

Soro anyị taa!

Ego dị maka ịkwado oge na mbọ ndị nnọchianya Movement Charter n'itinye obodo ha aka. Nkọwa ndị ọzọ gbasara otu esi etinye akwụkwọ maka onyinye a dị ebe a. Ọ bụrụ na ịchọrọ enyemaka na usoro ma ọ bụ ngwa onyinye, biko zitere anyị email na strategy2030(_AT_)wikimedia(_DOT_)org.