Usoro ụkpụrụ omume Zuru ụwa ọnụ/Mmebe iwu/Ozi ndị ntuli aka/Ndị ọrụ afọ ofufo

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Universal Code of Conduct/Enforcement guidelines/Voter information/Volunteer and the translation is 100% complete.

VOTE HERE

Universal Code of Conduct

Ka akwado votu Ntuziaka mmebe iwu maka Universal Code of Conduct (UCoC) bụ nke ahaziri na Maachị 7, 2022 ruo Maachị 21, 2022' Site na SecurePoll. Ndị niile tozuru etozu nọ na Wikimedia Community ga-enwe ohere ịkwado ma ọ bụ imegide nnabata nke Iwu mmebe, ma kesaa ihe kpatara ya. Nkwado nke ụkpụrụ mmebe dị mkpa iji guzobe ụzọ na usoro mmebe maka UCoC.

Ndị ọrụ afọ ofufo nwere ike inye aka kwalite votu nkwado na obodo ha

Anyị na-achọ ndị otu obodo ka ha jee ozi dị ka ndị ọrụ afọ ofufo n'ozi ntuli aka. A chọrọ enyemaka na mpaghara ndị a:

  • Tụgharịa asụsụ ntuziaka mmebe iwu, ịtụ vootu, na ibe ozi ndị ntuli aka
  • Kwupụta usoro nnabata na-aga n'ihu na ọwa obodo
  • Nhọrọ: Nyochaa ọwa obodo maka azịza na ajụjụ obodo.

Ndị ọrụ afọ ofufo kwesịrị

  • Debe amụma oghere enyi n'oge mkparịta ụka na mmemme
  • Wepụta ụkpụrụ nduzi na ozi ịtụ vootu n'obodo na-anọpụ iche.

Ịchọrọ ịbụ onye ọrụ afọ ofufo na-ahụ maka ntuli aka wee hụ na ndị obodo gị nọ na ntuli aka ahụ? Debanye aha na Meta-wiki ka ị nweta mmelite. Ị nwere ike iji ibe okwu maka ajụjụ gbasara ntụgharị asụsụ ma ọ bụ ị nwere ike ịkpọtụrụ anyị site na email: ucocproject(_AT_)wikimedia.org

Ibe a ga-atụgharị asụsụ

  1. Universal Code of Conduct/Enforcement guidelines/Revision discussions/Announcement
  2. Universal Code of Conduct/Enforcement guidelines/Revision discussions
  3. Universal Code of Conduct/Policy text/Revision discussions
  4. Template:Universal Code of Conduct/Header
  5. Universal Code of Conduct/Enforcement guidelines/Voting/Report/Announcement
  6. Universal Code of Conduct/Enforcement guidelines/Voting/Report
  7. Universal Code of Conduct/Enforcement guidelines/Voting/Results/Announcement
  8. Universal Code of Conduct/Enforcement guidelines/UCoC Phase 2 Ratification Results Announcement
  9. Universal Code of Conduct/Enforcement guidelines/Voting/Results
  10. Universal Code of Conduct/Enforcement guidelines
  11. This page
  12. Universal Code of Conduct/Enforcement guidelines/Voting/Stats
  13. Universal Code of Conduct/Enforcement guidelines/Voting/Stats/Extended
  14. Universal Code of Conduct/Enforcement guidelines/Voter information
  15. Universal Code of Conduct/Enforcement guidelines/Vote
  16. Universal Code of Conduct/Enforcement guidelines/Voting
  17. Universal Code of Conduct/Enforcement guidelines/Vote/Closing message
  18. Universal Code of Conduct/Enforcement guidelines/Voting/Translations (ballot)

Debanye aha ka akpọtụrụ gị maka ịtugharị ibe ọhụrụ