Usoro ụkpụrụ omume zuru ụwa ọnụ/Mmebe iwu/Ịtụ vootụ/Nkwupụta

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Universal Code of Conduct/Enforcement guidelines/Voting/Announcement and the translation is 100% complete.

Cheta isonye na mkparịta ụka UCoC na nkwado ntuli aka!

Ị nwere ike ịchọta ozi a ka a tụgharịrị n'asụsụ ndị ọzọ na Meta-wiki.

Ndewo onye ọ bụla

votu na SecurePoll sitere na 7 ruo 21 Maachị 2022 ka ahaziri dịka akụkụ nke usoro nnabata maka Universal Code of Conduct (UCoC). A na-akpọ ndị tozuru etozu ka ha zaa ajụjụ ntuli aka wee kesaa nkọwa. Gụọ ozi ndị ịtụ vootu na nkọwa ntozu. N'oge ntụli aka, a ga-ajụ ndị ntuli aka ma ha kwadoro mmebe nke Universal Code of Conduct dabere na ntụzịaka a tụrụ anya.

Universal Code of Conduct (UCoC) na-enye ntọala nke omume anabatara maka ngagharị niile. ntụziaka mmebe iwu emegharịrị ka ebipụtara 24 Jenụarị 2022 dị ka ụzọ atụpụtara iji tinye amụma n'ofe mmegharị ahụ. A Nkwupụta Bọọdụ Wikimedia Foundation na-akpọ maka usoro nnabata ebe ndị tozuru etozu ga-enwe ohere ịkwado ma ọ bụ imegide nnabata nke UCoC mmebe iwu ụkpụrụ ntụzịaka na ntuli aka. A na-akpọ ndị Wikimedia ka ha tụgharịa ma kesaa ozi dị mkpa. Maka ozi ndị ọzọ gbasara UCoC, biko hụ ibe oru na ajuju a na-ajụkarị na Meta-wiki.

Enwere mmemme ahaziri ịmụtakwu na ịkparịta ụka:

Ị nwere ike ịza ajụjụ na ibe okwu Meta-wiki n'asụsụ ọ bụla. Ị nwekwara ike ịkpọtụrụ otu site na email: msg(_AT_)wikimedia.org ma ọ bụ ucocproject(_AT_)wikimedia.org

N'eziokwu,

Movement Strategy and Governance
Wikimedia Foundation