Jump to content

Board of Trustees nke Wikimedia Foundation

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation Board of Trustees and the translation is 100% complete.

Ndị Board of Trustees nke otu Wikimedia Foundation ("Bọọdụ" ma ọ bụ "BoT") na-elekọta Wikimedia Foundation na ọrụ ya, dịka ikike ụlọ ọrụ kacha.

Ọdịdị

Emebere bọọdụ ahụ n'afọ 2003 na mmalite ndị ntụzi aka atọ, yana kamgbe 2020 o nwere ihe ruru Ndị nlekọta iri na isii. Ọ na-ahọpụta ndị ọrụ site na Ndị Nlekọta : Onye isi oche, ruo ndị osote onye isi oche abụọ, na ndị isi kọmitii. Ụlọ ọrụ ahụ na-ahọpụta ndị ọrụ na-abụghị ndị ntụkwasị obi: Onye isi nchịkwa, Onye na-echekwa ego, na Odeakwụkwọ. Ọrụ nke bọọdụ gụnyere ụfọdụ akụkụ nke mkpebi na votu. A na-enyefe ọrụ ndị ọzọ n'aka ọtụtụ kọmitii na-ekpuchi ihe ndị dị ka ịchị isi, Audit, Ọnataranachi na Omenala, Kọmitii Ngwaahịa na Nkà na Ụzụ na Kọmiti na-ahụ maka ihe gbasara ngalaba otu.

Ngwakọta ndị otu Bọọdụ ugbu a bụ:

Ịkpọtụrụ Bọọdụ

Enwere ibo ndetu Bọọdụ maka ikesa arịrịọ na ntụnye. Enwere ike ịkpọtụrụ Bọọdụ ozugbo site na idebanye na ibo ndetu. Enwere ike ịkpọtụrụ Wikimedia Foundation n'onwe ya n'ụzọ dị iche iche dịka akọwapụtara na ibe kọntaktị.

Ndị otu ugbu a

Ndị nlekọta Wikimedia Foundation na-ekwu maka ọrụ ha
Ihe ngosi Aha Oche Ọrụ Oge ngwụcha Ihe ndetu Wiki ụlọ
Jimmy Wales (Onye ọrụ:Jimbo Wales) Onye Nchọpụta Onye isi oche lara ezumike[Notes 1] 1 Novemba 2024 Nhọpụtaghachị na Disemba 8, 2021 English Wikipedia
Dr. Dariusz Jemielniak (Onye ọrụ:Pundit) Ngalaba otu gasị/Mgbakwunye Kọmitii Ọchịchị onye isi oche 1 Novemba 2024 A họpụtara ya na Ọktoba 2021 Polish Wikipedia
Rosie Stephenson-Goodknight (Onye ọrụ:Rosiestep) Ngalaba otu gasị/Mgbakwunye 1 Novemba 2024 A họpụtara ya na Ọktoba 2021 English Wikipedia
Victoria Doronina (onye ọrụ:Victoria) Ngalaba otu gasị/Mgbakwunye 1 Novemba 2024 A họpụtara ya na Ọktoba 2021 Russian Wikipedia
Lorenzo Losa (Onye ọrụ:Laurentius) Ngalaba otu gasị/Mgbakwunye Onye nsote onye isi oche
1 Novemba 2024 A họpụtara ya na Ọktoba 2021 Italian Wikipedia
Mike Peel (onye ọrụ: Mike Peel) Ngalaba otu gasị/ Mgbakwunye 31 Disemba 2025 A họpụtara ya na Disemba 2022 English Wikipedia
Nataliia Tymkiv (Onye ọrụ:NTymkiv (WMF)) A họpụtara Onye isi oche 1 Novemba 2025 A họpụtara ya na 23 Maachị 2022 Ukrainian Wikipedia
Shani Evenstein Sigalov (Onye ọrụ:Shani (WMF)) Ngalaba otu gasị/ Mgbakwunye Kọmitii na-ahụ maka ihe gbasara ngalaba otu gasị onye isi oche 31 Disemba 2025 Akpọgachịtara na Disemba 2022 Hebrew Wikipedia
Esra'a Al Shafei A họpụtara Kọmitii Ngwaahịa na Nkà na ụzụ onye isi oche 1 Ọktoba 2026 Akpọgachịtara na 15 Ọgọst 2023
Raju Narisetti A họpụtara Kọmitii nka na Omenala Onye isi oche 1 Ọktoba 2026 Akpọgachịtara na 15 Ọgọst 2023
Luis Bitencourt-Emilio A họpụtara 1 Jenụwarị 2025 A họpụtara ya na Jenụwarị 4, 2022
Kathy Collins A họpụtara Onye nsote onye isi oche
; Ndị Kọmiti nyocha onye isi oche
1 Novemba 2026 A họpụtara na 1 Nọvemba 2023
Ndetu:

Ndị bụburu ndị otu

User:Doc JamesUser:DennyUser:PunditUser:Guy KawasakiUser:FriedaUser:LyzzyUser:RaystormUser:PhoebeUser:LyzzyUser:Patricio.lorenteuser:BishdattaUser:PhoebeUser:SjUser:AklUser:MhalprinUser:SjUser:MidomUser:WingUser:Michael SnowUser:MidomUser:FriedaUser:Stuuser:anthereUser:MindspillageUser:OscarUser:MindspillageUser:EloquenceUser:Jan-BartUser:AngelaUser:AnthereUser:MdavisUser:TimShellUser:Jimbo WalesSpecial:MyLanguage/Wikimedia Foundation Board of Trustees
User:Mike PeelUser:Esh77User:NTymkiv (WMF)User:LaurentiusUser:VictoriaUser:RosiestepUser:PunditUser:RaystormUser:Doc JamesUser:PunditUser:Esh77w:en:Esra'a Al Shafeiw:en:Raju NarisettiUser:NTymkiv (WMF)User:SchisteUser:Doc JamesArnnon GeshuriKelly BattlesUser:Guy KawasakiUser:FriedaUser:Patricio.lorenteUser:LyzzyUser:RaystormUser:DennyUser:PunditArnnon GeshuriKelly BattlesUser:Jimbo WalesSpecial:MyLanguage/Wikimedia Foundation Board of Trustees

Kọmitii

Ọgụgụ ọzọ