Jump to content

Ntuliaka Wikimedia Foundation/2024/Ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị/Lane Rasberry

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2024/Candidates/Lane Rasberry and the translation is 100% complete.

Lane Rasberry (bluerasberry)

bluerasberry (talk meta edits global user summary CA  AE)

Ihe gbasara ndi na adọ ndọrọ ndọrọ ọchichi
Lane Rasberry, Wikimedian in Residence at the School of Data Science na Mahadum Virginia
  • Ihe gbasara mmadụ:
  • Ihe ndepụta:
    • Mgbe obanyere otu ndi Wikimedia: 2004
    • Wiki nke ọ na akpa ike: Wikipedia Bekee, Wikidata, Wikimedia Commons
Ngụkọta okwu maka ime ndeba (ajụjụ achọrọ + ajụjụ nhọrọ) bụ 1000 (otu puku) okwu
Ajụjụ ndị aga-azarịrị achọrọ
Gịnị mere ị ji achọ isonye na Board of Trustees nke Wikimedia Foundation ? Gịnị ka ị ga-enye aka mee? Gịnị ka ị ga-achọ ịmụtakwu banyere? Ntinye aka n'ime Otu bụ ụzọ kachasị mma isi nweta ebumnuche anyị, achọrọ m isonye na bọọdụ iji wulite budgets nke na-aga n'ihu Ọrụ Wikimedia Foundation site na nkwado ngalaba otu gasị. Ndị Wikimedia Foundation anakọtala US$1,000,000,000 kemgbe 2017, mana naanị 10% nke mmefu ego kwa afọ bụ ego ọrụ . Ọnụ ego a dị ntakịrị iji wulite ọchịchị zuru oke na ọchịchị Otu.

Na Wikimedia Summit 2024 Wikimedia movement affiliates kpebiri na Movement Charter ọhụrụ na Global Council ga-enyefe ikike site na Wikimedia Foundation nye Ngalaba òtù ndị ọrụ. Nnyefe ike a nwere ike ọ gaghị adị ire ma-enweghị nkwado siri ike, mana m ga-etinye onu maka akụrụngwa ngalaba òtù ọrụ a kwesịrị inwe iji nwee ihe ịga nke ọma. Nke a gụnyere ịkwado mmemme ngalaba òtù ugbu a yana ntiwanye ego ọrụ nye mba ndị na-asụ Spanish, India na mba Africa. N'ihi na ugbu a ọ bụ naanị ndị otu wiki na-enweta ikike ọchịchị, anyị ga-emepụtarịrị nhọrọ itinye aka na ọchịchị maka 99% nke ndị ndezi na ndị na-agụ akwụkwọ na-enweghị abụghị ndị nsonye otu a.

Enwere m ahụmịhe afọ iri na abụọ dị ka "Wikimedian in Residence", nke bụ ọrụ onye ọkachamara Wikimedia. Anọm na Ụlọ Akwụkwọ nke Data Sayensị na Mahadum Virginia, ụlọ akwụkwm dị njikere ịkwado m na ọrụ Bọọdụm na nkwado iwu, ndekọ ego, ụkpụrụ omume, na nkwado ndị ọkachamara ndị ọzọ.

Biko kọwaa ahụmịhe Wikimedia gị (dị ka ntunye imeerela n'ọrụ Wikimedia, nsonye n'Otu Wikimedia ma ọ bụ ndị mmekọ, ihe omume dị ka onye na-ahazi na Wikimedia, ma ọ bụ isonye na nzukọ ndị mmekọ Njem Wikimedia). *E Jerem ozi dị ka onye ọkachamara n'ọrụ Wikimedia kemgbe afọ 2012, na awa iri anọ nke Wiki, kwa izu, afọ iri na abụọ
Site n'echiche gị, gịnị ka Wikimedia Foundation kwesịrị ibute ụzọ n'ime afọ ise ruo iri na-abịanụ, ma gịnị mere iji hụ ndị a dị ka ihe ndị kachasị mkpa? Ike anyị pụrụ iche bụ ọchịchị dị iche iche nke ìgwè mmadụ ya mere anyị ga-akwado uto ya.
  1. Mepụtara Global Council dịka òtù na-eme mkpebi kacha elu na-anọchite anya ndị ndezi Wikimedia, ndị na-agụ akwụkwọ na ndị ọrụ.
  2. Nye ndị otu ohere amamihe n'eruchabeghi ego ọrụ iji kwalite ọdịiche.
  3. Chepụta mmekorita nke ụlọ ọrụ, gụnyere universities for research, ụlọ ọrụ maka ego ọrụ, ụlọ ọrụ nka na ụzụ maka ngwanrọ nke ojiji n'efu, GLAM maka Omenala, na ụlọ ọrụ ndị ọkachamara maka ọmụma ihe gbasara isiokwu.
Optional questions - Professional Experience, Skills and Education
Please describe your experience with governing bodies of organizations (nonprofit or for-profit), mentioning the scope of your responsibilities, as well as the complexity of the organization (in terms of scale of operations, budget, number of people involved, or other meaningful measures) and the size of the board or body. Since I joined the School of Data Science at the University of Virginia, it has grown from 10 to 200 people, with annual budget of $24 million/year. In this startup environment we make all strategic decisions collaboratively, and my own contribution is emphasizing open science.

I have designed budgets and annual reports for Wikimedia New York City, Wikimedia Medicine, and Wikimedia LGBT+, so I understand Wikimedia community governance.

Since 2007 I have been on an ethics board reviewing ethics for multinational HIV vaccine clinical trials. Lessons from medical research can inform Wikimedia challenges. The United States government funds this from a US$3 billion budget.

I founded an LGBT community center (Q2945640) which hosts concerts. This includes posting artist profiles in Wikidata and Wikimedia Commons to showcase regional culture. Our events have helped 100 people in coming out (Q208099) as LGBT+.

Please describe your professional career experience. I am a data scientist and principal investigator in multiple research projects.

After university I conducted medical clinical research (Q5133849), which I still do indirectly in ethics and data curation.

From 2012-18 I was Wikimedian at Consumer Reports, which is a nonprofit consumer protection (Q664183) organization sharing product safety information in Wikipedia. Since 2018 as a data scientist at my university I do projects to promote open science (Q309823) and open data (Q309901). Partner organizations like these invest money in the Wikimedia platform, and we should seek more.

Please briefly describe 3 situations that show how you tackled, or advised others on, a complex problem in an organization. How did you work with others to address the situations? .
  1. At my university I mentor student researchers to attempt to solve challenges. Many problems are not as complex as they seem. Students often can either resolve them or at least discover what solution exists.
  2. Since 2007 I have served on a medical ethics board overseeing HIV vaccine research. When we encounter research complaints, we organize community discussions to resolve them. Transparency builds trust, and I opened general data at d:Wikidata:WikiProject Clinical Trials.
  3. Following the rebranding petition discussions I created documentation which showcased community demands.
Please describe your educational background, including degrees, certificates, and courses of study finished, and their relevance to board work. My bachelor of science in chemistry led me to medical research, then to ethics, diversity, and openness, and then to Wikimedia medical content.
Please add any relevant links describing your professional background, experience, profile (such as LinkedIn, staff page, etc.). .
Optional questions - Leadership Experience
Please describe ways in which you have helped to form a bridge between multiple communities (such as by working on projects outside your home wiki, or working on a collaboration between multiple affiliates). I edit medical content. During COVID my outreach recruited translators for articles.

On-wiki, I support Wikimedians in applying for Wikimedia grants. My own experience and the gaps in our funding reports have convinced me that many Wikimedians are unable to access money. I feel that financial transparency would increase trust in the Wikimedia grants strategy.

As is common among LGBT+ wiki editors, I get harassed. Because my town Charlottesville had a Nazi rally in 2017 and because I live in the United States where shootings are routine, I support increased discussion of disaster response. Development of protection resources for LGBT+ people, women, neurodivergent people, and other vulnerable groups will make Wikimedia safer for everyone.

Can you describe a policy, on wiki or off, that you helped to create or change? What did you learn from this experience? At my university, I developed my school's open access policy . I learned why people either support or fear openness.

I organized community protests in the controversies over Superprotect, the removal of WMF CEO Lila Tretikov, the rebranding, Can San Fran Ban Fram?, fundraising messages, and others. These are major wiki demonstrations with many petitioners. While protests are helpful, it would better if they were not necessary. I wish to reconcile conflicts with financial transparency and consensus-building.

How have you been able to empower people to make their voices heard? I empower people to be heard by joining and bringing media to protests, as I just described.
Sometimes in professional situations, there are personality conflicts. Explain how you remain productive even with personality conflicts. I remain productive by addressing conflicts with de-escalation (Q1182511) techniques. Many organizations already have developed ways to address conflicts, and I want to bring these practices to Wikimedia. For example, feminist scholar Sara Ahmed (Q15437208) describes how society systematically dismisses women's complaints, and teaches how to avoid this.
Optional questions - Strategic Thinking
Where do you see the need for greater diversity in the Wikimedia Foundation Board of Trustees or within the movement? What steps would you take to improve diversity on the Board or within the movement? What steps would you recommend the Board take to improve diversity? The need for greater diversity is in the Wikimedia Foundation budget. Although our volunteer recognition programs are diverse, our investments are not. More transparency about Wikimedia Foundation budgets and the Wikimedia Endowment would inspire global confidence in our programs.
Verification Identity verification performed by Wikimedia Foundation staff and eligibility verification performed by the Elections Committee
Eligibility: Verified
Verified by: KTC (talk) 20:03, 3 June 2024 (UTC)[reply]
Identification: Verified
Verified by: – NahidSultan (WMF) (talk) 08:49, 31 May 2024 (UTC)[reply]