Ụlọakwụkwọ GLAM

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page GLAM School and the translation is 100% complete.

Ebe a bụ ụlọ ihe oru ngo Ụlọakwụkwọ GLAM. Ibe a na-aga n'ihu ma na-agbanwe na afọ 2022.

Glam School, bụ oru ngo AvoinGLAM ka apụta, kpughere, ma kwadoo omume na-enyere GLAM ndị ọkachamara, ndị ọrụ afọ ofufo nke GLAM-Wiki, ndị nkwado Open GLAM na ndị ọzọ ka ha nwe ike inyere aka ikwado Wikimedia na oru ngo ndị ọzọ mepere emepe.

Na afọ 2022 anyị na-eduzi nyocha, mkparịta ụka, na ajụjụ ọnụ n'ofe nzukọ na netwọk ndị sonyere na-inye ohere mepere emepe nke nketa omenala. Na ndabere nzaghachi, anyị gbara mbọ ịmepụta echiche ahụ n'ọrụ ma anyị na-aga.

Kwurịtanụ nchịkọta

Ajụjụ ọnụ na nyocha ga-agbado ụkwụ na isiokwu ahọpụtara. A ga-achịkọta isiokwu ọbụla na ibe nke ha dị iche iche. Enwere ike ịzakwa isiokwu niile na ibe mkparịta ụka nke ha.

Kelee isiokwu ndị a →

Ajụjụ ọnụ / mkparịta ụka

Anyị ga-eduzi opekata mpe ajụjụ ọnụ iri na ise nke nzukọ na mmadụ dị iche iche na-arụ na GLAM. Ọ dị mkpa na nchọpụta nnochitere mpaghara, asụsụ, na isiokwu dị iche iche, sara mbara.

Idebe ajụjụ ọnụ

Ọ bụrụ na ị chọrọ idebe ajụjụ ọnụ, ị ga-edejupụta ozi mkpọtụrụ gị na ihe nyocha, anyị enwere malite!

Idebe ajụjụ ọnụ

Gụọ ajụjụ ọnụ ahụ

Ajụjụ ọnụ

Nyocha

Ọ bụrụ na ị chọrọ iji nwayọ zaa ajụjụ, were nyochaa. Ọ bụ sọọsọ ajụjụ ajụjụ dị mkpa ka ị ga-aza, ị nwere ike ịrụ ọrụ na azịza gị were rue na ngwụcha afọ 2022.

Gụọ ma tụgharịa nyocha ajụjụ

Nyocha ajụjụ a dị na ibe a. Ị nwere ike i tụgharịa ajụjụ ndị a na asụsụ gị ma nyere aka gbasaa nyocha a n'ọnọdụ mpaghara gị.

Nyocha ajụjụ

Sonye na nyocha

Nhọrọ 1

Sonye na nyocha na Google fọmụ (Sọọsọ Bekee)

Nhọrọ 2

Ịchọ kwa ị zaa nyocha a ebe a na wiki. Deputa aha njirimara gị na igbe ma pịa aka na bọtịnụ. Emepụtara ibe ọhụrụ maka azịza gị nke atụgharị azịza ya. Nke a na-arụ ọrụ ọhụma na asụsụ ndị ọzọ n'abụghị asụsụ Bekee nke nwere ọtụtụ ajụjụ atụgharị.

Nkọwa

Agbakwunyere okwu ndị ejiri na nyocha ahụ na ibe a nwere ike ịtụgharị.

Lelee nkọwa

Nkwanye

Na ngwụcha afọ 2022, nyocha a ga-akwụsị, a ga-agbakọtakwa nsonazụ n'ime nkwanye maka ọrụ chọrọ nkwekọrịta sara mbara maọbụ akụrụngwa ka mma.