Wikimedia Foundation elections/2021/Candidates/ig
The election ended 31 Ọgọọst 2021. No more votes will be accepted.
The results were announced on 7 Septemba 2021. Please consider submitting any feedback regarding the 2021 election on the elections' post analysis page.
| 2021 Board Elections |
| Main Page |
| Candidates |
| Voting information |
| Single Transferable Vote |
| Results |
| Discussions |
| FAQ |
| Questions |
| Organization |
| Translation |
| Documentation |
Ndị kọmịtịị nke nlekọta Wikimedia Foundation na-elekọta ọrụ Wikimedia Foundation.Ndị na-elekọta obodo na ndị nlekọta a họpụtara ahọpụta mejupụtara Kọmitii Ndị Nlekọta. Onye nlekọta ọ bụla na-eje ozi afọ atọ.
Obodo Wikimedia nwere ohere ịtụ vootu maka ndị nlekọta obodo. Mmadu ano ahọputara n’ime obodo a ga esonye na ndi nke nlekọta.Wikimedia bụ ije zuru ụwa ọnụ ma na-achọ ndị anamachọ si n'obodo sara mbara. Ndị anamachọ na-eme nke ọma n'eso usoro na ọrụ Wikimedia ma bụrụ ndị na-eche echiche, na-asọpụrụ, ma ndị obodo.Ndị kọmịtịị ga-achọ ịchọta echiche na olu ndị n'egosighi ha ma dị mkpa maka ngagharị anyị.
Tebụl Ndi Anamachọ
Please click on a candidate's name to learn more.
Nkà
Ndị kọmịtịị nke nlekọta tụlere nkà na ahụmịhe ha nwere na komịtịị nke nlekọta.Ndi anamachọ kwesiri imezụ usoro a di na akwụkwọ ndi anamachọ. Nke a bụ maka ebumnuche ozi naanị.Olileanya bu inwe ndi nlekọta isonye na ndi kọmịtịị ka ha mejuputa oghere na nkà na ahụmahụ ihe ha. Ozi banyere nkà ndị dị ugbu a na-abịa n'oge na-adịghị anya.
| Skill | Desired skills | Covered skills | Covered skills by Trustees whose term ends in 2021 |
|---|---|---|---|
| Organizational strategy and management | X | X | |
| Enterprise-level platform technology and/or product development | X | ||
| Public policy and the law | X | ||
| Social data science, big data analysis, and machine learning | X | ||
| Contribution to the Wikimedia movement | X | X | |
| Global movement building and community organization | X | X | |
| Academia/GLAM/education | X | X | |
| Living or working to share knowledge in a repressive context | X | ||
| Governing board service | X | ||
| Finance and financial oversight | X | ||
| Non-profit fundraising | X | ||
| Board governance | X |
Ajụjụ Ndi Anamachọ
Ndị obodo nwere ike ịjụ ajụjụ n'oge nhọpụta. Kọmitii Nhọpụta ga-ekpokọta ajụjụ iji chịkọta ajụjụ ndị yiri ibe ya. Ndị anamachọ nwere ike ịza ajụjụ ndị ahụ na peeji wiki. Ndi anamachọ kwesiri azaa ajụjụ ndi a n'oge n'adighi anya iji nye ohere maka ntụghari.
Nyochaa Ndị Anamachọ
Kọmitii Nhọpụta ma ọ bụ ọrụ Wikimedia Foundation ga-enyocha ihe ndị achọrọ. Ndị ọrụ Wikimedia Foundation ga-enyocha njirimara na ihe ndị achọrọ na-anọghị n'ịntanetị.Aga enyocha ihe achọrọ nke wiki-base na njirimara dị na peeji a. A na-enyocha ihe ndị achọrọ na-anọghị n'ịntanetị ma emecha.
Ndị otu obodo nwere ike ịlele ngwa erughị eru na ngwa ewepụrụ n'afọ 2021.
