Jump to content

Ntuliaka Wikimedia Foundation/2024/Ndị ndọrọ-ndọrọ ọchịchị/Bobby Shabangu

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2024/Candidates/Bobby Shabangu and the translation is 100% complete.

Bobby Shabangu (Bobbyshabangu)

Bobbyshabangu (talk meta edits global user summary CA  AE)

Ihe gbasara ndi na adọ ndọrọ ndọrọ ọchichi
Foto ngosipụta ihum
  • Ihe gbasara mmadụ:
    • Aha: Bobby Shabangu
    • Ebe o bi: South Afrịka
    • Asụsụ: Bekee, SiSwati, isiZulu, isiXhosa, SeTswana
  • Ihe ndepụta:
    • Mgbe obanyere otu ndi Wikimedia: 2013
    • Wiki nke ọ na akpa ike: Wikipedia n'asụsụ en, ss, zu, xh, st, Wikimedia Commons, Meta, Wikidata, Incubator.
Ngụkọta okwu maka ime ndeba (ajụjụ achọrọ + ajụjụ nhọrọ) bụ 1000 (otu puku) okwu
Ajụjụ ndị aga-azarịrị achọrọ
Gịnị mere ị ji achọ isonye na Board of Trustees nke Wikimedia Foundation ? Gịnị ka ị ga-enye aka mee? Gịnị ka ị ga-achọ ịmụtakwu banyere? Ana m achọ isonye Board of Trustees Wikimedia Foundation iji weta echiche pụrụ iche ma kwado nnọchiteanya ka ukwuu na njikọta n'ime obodo Wikimedia zuru ụwa ọnụ. Ekwenyekwara m na ahụmịhe m nwetarala dị ka onye si South Afrika (nke nwere asụsụ dị iche iche, usoro akụ na ụba na usoro iwu nke lekwasịrị anya na ikike mmadụ) na-enyere m aka ịghọta ihe ịma aka na ohere pụrụ iche ndị na-enye aka site na mpaghara ndị na-ewetachabeghi ozuzu oke ihe ọmụma na ndị si n'ebe ugwu ụwa. Ebumnuche m bụ inye aka na itinye nkam na nkwalite Otu, mmepe ikike, na atụmatụ nlegara anya iji kwalite ebumnuche Movement Strategy 2030. ịtụkwasị na nke a, enwere m mmasị ịmụtakwu banyere omume ọchịchị dị irè na usoro mmekorita zuru ụwa ọnụ iji kwado ma nye ndị Wikimedia nkwado n'ụwa niile.
Biko kọwaa ahụmịhe Wikimedia gị (dị ka ntunye imeerela n'ọrụ Wikimedia, nsonye n'Otu Wikimedia ma ọ bụ ndị mmekọ, ihe omume dị ka onye na-ahazi na Wikimedia, ma ọ bụ isonye na nzukọ ndị mmekọ Njem Wikimedia). Ana m enye aka na asụsụ na ọrụ dị iche iche nke South Africa tinyere en, ss, zu, xh, st, Wikimedia Commons, Meta, Wikidata ma anọm dị ka onye nchịkwa maka IsiNdebele na Ịnkụbetọ.

Ọ na-atọ m ụtọ ige ndị mmadụ ntị na ịgwa ndị mmadụ okwu, ọ na-atọkwa m ụtọ ịmụta ma ọ bụ ịkụzi nka ọhụrụ, nke a na-egosipụtakwa site na mmemme mgbasa ozi obodo m nke karịrị ndezigharị m n'ezie. Ana m eduzi Ọrụ SWiP ugbu a , ebe anyị na-aga na mahadum dị iche iche n'ofe mba ahụ iji kuziere ndị ọkà mmụta na ụmụ akwụkwọ Wikipedia. Enwere ike ịhụ dashbọọdụ ọrụ ebe a. N'ime afọ ndị gaferaala, emela m ọtụtụ ihe ngosi okporo ụzọ n'ụlọ ọrụ dị iche iche nwere otu ebumnuche iji mee ka mmata banyere enweghị ọdịnaya Africa na Wikipedia, mee ka ndị ọrụ ọhụrụ sonye n'ọrụ a, na ịbawanye ọdịnaya Africa na asụsụ South Africa. Biko hụ ntinye aka m na akụkọ ọrụ Wikimedia nke ZA Chapter ebe a.

Dịka onye ndu, ejerem ozi ọrụ na bọọdụ Wikimedia ZA. A bụkwa onye isi oche kọmitii ntuziaka nke WikiIndaba (WISCom), nke bụ́ ndị na-ahazi ọgbakọ WikiIndaba ma rụọkwa ọrụ dị mkpa n'igbo nsogbu pụrụ iche chere ndị Wikimedia Africa ihu n'ogbugbo. Na mgbakwunye, etinyere m aka na nhiwe nke Afrika Baraza ,nke bụ ebe ndị Africa n'ejikọ, imekọ ihe ọnụ, na ikesa nka n'ofe kọntinent ahụ, etinyekwara m aka na mmepe na mmejuputa ntuziaka atụmatụ 2030 karịsịa na kọntinent Africa site n'ịkwado ihe omume Movement Strategy Salon.

Site n'echiche gị, gịnị ka Wikimedia Foundation kwesịrị ibute ụzọ n'ime afọ ise ruo iri na-abịanụ, ma gịnị mere iji hụ ndị a dị ka ihe ndị kachasị mkpa? Ekwenyere m na njem Wikimedia na-arụ ọrụ na gburugburu ebe na-agbanwe ngwa ngwa. Mgbe anyị malitere Movement Strategy 2030, AI abụghị ihe a ejiri kpọrọ ihe. MOreover, echiche nke obodo, ọkachasị na ebe ugwu ụwa, agbanweela nke ukwuu. Anyị ahụla mmụba dị ukwuu nke ndị na-enye aka ọhụrụ n'Africa n'oge ọrịa COVID-19. Ya mere, site na ndụmọdụ iri nke Movement Strategy 2030 echere m na n'ime afọ ise ruo iri na-esote anyị kwesịrị ibute ụzọ:
Optional questions - Professional Experience, Skills and Education
Please describe your experience with governing bodies of organizations (nonprofit or for-profit), mentioning the scope of your responsibilities, as well as the complexity of the organization (in terms of scale of operations, budget, number of people involved, or other meaningful measures) and the size of the board or body. Wikimedia South Africa: : I served on the board of Wikimedia ZA first as a board member and now as the president, where I help drive initiatives to support and grow the local editing community. Additionally. I've learned over the years that an effective leader gets things done, for the first time since I've taken reigns as the president of Wikimedia ZA, we have been able to generate income and resources outside of Wikimedia Foundation grants from our fiscal sponsorship activities, membership subscriptions/donations and partners which has given us the freedom to sponsor some of our community members on different activities, as well as think about investments.

The African Continent: I also chair the WikiIndaba Steering Committee (WISCom), which is responsible for organising the WikiIndaba conferences and has played a pivotal role in addressing unique challenges faced by African Wikimedians. Additionally, I co-founded Afrika Baraza, a platform for Africans to connect, collaborate, and share skills across the continent. My roles within WISCom and Afrika Baraza have enabled me to lead the drafting of the WISCom Charter, a white paper which aims to transform WISCom from a de facto hub to a fully-fledged organization and the African Agenda a document that I believe will advance the Movement Strategy 2030 in Africa, ensuring it remains inclusive and representative of diverse voices from the global South.

In the movement: I participated at the Wikimedia summit and was part of the first people to actively contribute to the Wikimedia Movement Strategy.

Please describe your professional career experience. Over the years I've played different roles. I was a secretariat for a government department (Department of Land Reform and Rural Development) sitting at the executive committee, I'm also a musician and I've worked at the UN as a knowledge Manager.
Please briefly describe 3 situations that show how you tackled, or advised others on, a complex problem in an organization. How did you work with others to address the situations? The WikiIndaba conference was scheduled at the same time as the Wiki Francophone convention, which posed a significant problem since both conferences, along with Wiki Arabia, share participants. I reached out to the leaders of both the Wiki Francophone convention and Wiki Arabia, emphasizing the need for collaboration to organize the three conferences in a way that avoids date conflicts.
Please describe your educational background, including degrees, certificates, and courses of study finished, and their relevance to board work. I have a degree in Communications Science.
Please add any relevant links describing your professional background, experience, profile (such as LinkedIn, staff page, etc.). https://www.linkedin.com/in/bobby-shabangu-76b309216/
Optional questions - Leadership Experience
Please describe ways in which you have helped to form a bridge between multiple communities (such as by working on projects outside your home wiki, or working on a collaboration between multiple affiliates). I have established a Southern African Community group consisting of Wikimedia volunteers from Namibia, Zimbabwe, and Botswana. We are actively seeking volunteers from Angola, Mozambique, and Lesotho to join our group.
Can you describe a policy, on wiki or off, that you helped to create or change? What did you learn from this experience?
How have you been able to empower people to make their voices heard? In South Africa there is no Freedom of Panorama, which means that we can't take pictures and videos or public art. I'm part of the Wikimedians who lobbyed government to adopt copyright reform and sign the copyright amendment bill into law. As it stand a letter as it stands the bill is in the president's office waiting for his signature.
Sometimes in professional situations, there are personality conflicts. Explain how you remain productive even with personality conflicts.
Optional questions - Strategic Thinking
Where do you see the need for greater diversity in the Wikimedia Foundation Board of Trustees or within the movement? What steps would you take to improve diversity on the Board or within the movement? What steps would you recommend the Board take to improve diversity? I think this question puts me in a perfect spot to apply to sit on the board. Besides the fact that I'm coming from a disadvantaged region, I've actually experienced all the challenges that African and people from the global south are experiencing because I've experienced first hand all the common challenges experienced by volunteers from the Global South.

I believe I will be that dissenting voice that brings a global South voice to the board while also keeping in mind of the existing structures. Hence the Ensuring Equity in Decision Making is one of the key priority areas from the Movement Strategy.

Verification Identity verification performed by Wikimedia Foundation staff and eligibility verification performed by the Elections Committee
Eligibility: Verified
Verified by: KTC (talk) 19:59, 3 June 2024 (UTC)[reply]
Identification: Verified
Verified by: – NahidSultan (WMF) (talk) 07:04, 3 June 2024 (UTC)[reply]