Wikidata

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Wikidata and the translation is 100% complete.

Wikidata (www.wikidata.org,ederede Wikipedia) bụ oru ndị Wikimedia na achịkọba ma n'edozi nke amalitere n'afọ 2012 nke ebumnuche ya bụ nkepụta onyinye amamihe n'efu nke ihe gbasara ụwa nke mmadụ ma ọ bụ igwe ọrụ nwere ike idezi.Ọ ga ewepụta data n'asụsụ dum nke ọrụ Wikimedia ma nye ohere iji data mee ihe dị ka otu Wikimedia commons si enye ohere nye ọrụ foto ya.

Ọ na-eme ka njikwa etiti nke njikọ interwiki dị na sidebar, n'etiti nsụgharị asụsụ nke ọrụ yana n'ofe oru ngo na-ekpuchi isiokwu ndị enyere, bụ nke etinyere na mbụ site na njikọ interwiki n'otu n'otu na ala ibe.

Allen Institute for Artificial Intelligence [ai]2nyere Nkwado ego Mmalite mmepe mbụ nke ịnye onyinye.

ozi ndị ọzọ

  • Wikidata.org – Nke a bụ weebụsaịtị mmepụta.
  • Wikidata test site
  • Introduction –nke n'enye ntuziaka mmalite dị nfe nye ebumnuche mmepụta nke ndepụta gbasara ọrụ wikidata.
  • FAQ –nke n'asa ụfọdụ n'ime ajụjụ a na-ajụkarị.
  • Development-nke n'enye ohere nkọwa nke mmepe ọrụ n'aganihu.
  • Contribute –nke n'egosi etu iga esi nye aka.
  • Glossary – ndepụta nke n'akọwa usoro ana eji emere ihe na wikidata tinyere nkọwa ha.

Mmetụta na Wikipedia

Anyị na-arụ ọrụ na isi ihe atọ:

  1. Njikọ asụsụ etiti
  2. Na-enye ebe etiti maka data igbe ozi maka Wikipedia niile
  3. Mepụta na imelite ndepụta ndepụta dabere na data dị na Wikidata

Ọnọdụ

Anyị na ezipu nchịkọta mmepụta ọrụ na wikidata naStatus updates

Wikidata ka ọ dị ugbua bụ ọrụ Wikimedia kachasị, nke nwere ngalaba ọrụ arụpụtara dị nde iri itoolu.