Jump to content

Ihu Akwụkwọ Kpọmkwem

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Main Page and the translation is 100% complete.

Meta-Wiki

Nnọọ na Meta-Wiki, saịtị òtù zuru ụwa niile maka ọrụ nke Wikimedia Foundation na ọrụ ndị metụtara ya, site na nhazi na ndekọ ihe, ruo n'ịtụ atụmatụ na ịtụcha ya.

Wiki ndị na-elekwasị meta anya dị ka Wikimedia Outreach bụ ọrụ pụrụ iche gbara mgbọrọgwụ na Meta-Wiki. Mkparịta ụka ndị yiri ibe ya na-ewerekwa ọnọdụ na mailing lists nke Wikimedia (karịsịa wikimedia-l, ya na nhata ya nke anaghị ekwo ekwo WikimediaAnnounce), IRC channels na Libera, wikis nke ndị Wikimedia affiliates, na ebe ndị ọzọ.

Ihe Omume dị ugbu a

Mee 2026

January 1 – May 30: Discussions about the Wikimedia Foundation's annual plan for 2026–2027.
May 19 – June 2: Voting phase for 2026 U4C elections is open. (voting information / all candidates / link to vote)

Julaị 2026

July 21 – July 25: Wikimania 2026 in Paris, France
Òtù na nzikọrịta ozi
Wikimedia Foundation, Meta-Wiki, na obere nkeji ọrụ ya ndị ọzọ.
The Wikimedia Foundation is the overarching non-profit foundation that owns the Wikimedia servers along with the domain names, logos and trademarks of all Wikimedia projects and MediaWiki. Meta-Wiki is the coordination wiki for the various Wikimedia wikis.