Akwụkwọ ikike mmegharị /Kọmitii Ndepụta

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
Jump to navigation Jump to search
This page is a translated version of the page Movement Charter/Drafting Committee and the translation is 100% complete.

Ndị Kọmiti Nhazi Akwụkwọ ikike mmegharị (MCDC) bụ ndị ọrụ idepụta Akwụkwọ ikike mmegharị.

Akụkọ ihe mere eme

Kọmiti na-edepụta akwụkwọ ikike mmegharị na Wikimedia Summit 2022.

E hiwere kọmitii a na 1 Nọvemba 2021 site na nchikota ntuli aka na ụzọ nhọrọ ndị ọzọ.

Ndị otu

MCDC gụnyere ndị otu sitere na oru ngo, ndị mmekọ, na Wikimedia Foundation. Maka nkọwa ndị ọzọ, lelee Matrices Kọmiti Nhazi.

Dị ka nkwekọrịta mbụ siri dị, ndị otu MCDC nwere ike ịnata ikike iji weghachi ụgwọ nsonye. Ọ bụ $niile kwa ọnwa abụọ.

Ndị otu MCDC ugbu a (n'enweghị usoro ọ bụla, pịa maka nkọwa ndị ọzọ):

Ndị otu mbụ

Ndị ọrụ na-akwado

Ọrụ

A na-atụ anya na kọmitii a ga-anọgide na-arụ ọrụ ruo mgbe Charter Movement kwadoro, nke usoro iheomume dị ugbu a buru amụma n'etiti 2024.

Kpọtụrụ

Iji kpọtụrụ kọmitii na-edepụta ihe Charter, biko jiri adreesị ozi-a: movementcharter(_AT_)wikimedia.org